you're doing well

For some reason, m ga-eset ihe m chọbụrụ ikwu aside, jiri oghere a nye anybody na-agụ ihe a mgbam ume. I know I don't say this enough, mana I think na ị na-eme ọfụma. You might not see it, and that is forgivable, but i kwesịrị inye yourself some credit.


The truth bụ na as mmadụ anyị bụ, some days ga-abụ down days. On those days i ga-esecond guess ihe nine ị na-eme. On such days, a forlorn feeling ga-asọju gị obi ka ide mmiri mana adana mba. Jisie ike.


If you need to rest, rest. If you need to breathe, breathe. Ọ bụrụkwanụ akwa ka ị ga-ebe ka obi gị dajụọ, bee ya and after that continue. Obere obere, little by little all the work of today ga-emake sense.


As Mr Macaroni would say, you're doing well.

Comments

Popular Posts