Adulting; a classic case of ihe m order vs "what the h*ll is this?"

Most times we find ourselves with one or two things anyị nwe ikwu about "adulting". Adulting bụ being hungry but having to cook your own food. Adulting bụ ịdị sick and having to nete onwe gị anya. Adulting bụ ịbata ọrụ on Friday evening and the only thing dị gị n'isi bụ your bed na pillow. All the times we bring adulting into okwu ọbụna, it is about complaints of all the ways it turned out to be a scam and a disappointment.


Mana the truth bụ na enwe more about adulting than unrealised expectations. For instance, there's the fascinating angle that is ịformu new habits and traditions na ịdrop some old ones. Ikekwe ọbụrụ a tradition dị as small as iri rice mbosi ụka or as huge as ihe na onye ị kwenyere na ya.


Mgbe ụfọdụ the tradition ịchọrọ ịdrop ga-abu a very simple one like iri rice. At other times ọbụrụ a big one, a life changing one, like when you sleep and when you wake up. Something lookuru insignificant on its own but has great impact on you.


Adulting nwe ike ọ ma mbụ the whole of the rest of our lives (something in me just said "igaasikwa!" to that) and certainly ọ bụrọ ihe anyị tụrụ anya ya. Mana it is certainly a time anyị nwe ịfine tune life to our own needs -ịformu new traditions that suit us. As you cry about it, nekene ya anya from a different perspective. Ndewo.

Comments

Popular Posts