Police ọchụ.

Ị nọkatanugo jụọ onwe gị na ọbụrụ kwa nụ na afa gị so na ụmụ list a na-efegharị? Imagine if your name, or that of your loved one is on the list of those ndị a gburu.

 

You have to understand something, before afa ndị ahụ abanye na those lists, ha bụ ụmụ mmadụ. Ụmụ nwanne mmadụ. Enyi ndị mmadụ. Ụmụ ụmụ ndị mmadụ. Enwe some people na-akpọ ha brother. Enwe ndị na-akpọ ha aloba. The murdered were not plucked from the moon.

 

It could have been you or me. With our inside joke and our rarely checking up on each other maka na efe enyerọ or our speaking for hours on WhatsApp call. It could have been any of us.

 

Imagine how devastated your mother ga-adị. Imagine how devastated ndị be anyị ga adị. Kedu ọnụ my siblings ga eji kọlụ ụmụ ha maka onye ka ị bụ their uncle na-ayarọ ahụ, na-anwughi na ihe mberede okporo ụzọ. Nwanne nne ha maọbụ nwanne nna ha ndị uwe ojii gbagburu. Ọ bụghị ori ka ozuu. Ọ bụghị ama ka ọ gbaa. Ọ just na ogụrụ onye police agụụ o  tinye ya mgbọ egbe na-ahụ.



Comments

Popular Posts