as you grief our loss and your country...

One thing moments of grief ga-akụziri anyị bụ na anyị aghọtaghị grief. O nweghị onye ji grief and grieving on lock makachi. Otu a ị nọ, ọsọgodi ya bụrụ na mmadụ anwukatago gị na akụkụ ọ bụrụ sọsọ gị fọrọ, grief ka ga ayasa gị when it comes to you. Except ma ọ na ị nwerọzi obi mmadụ. Except na ị bụ onye SARS.

The ENDSARS memorial was as Adichie put grief, 'a cruel kind of education'. I woke up to pictures and videos and write-ups everywhere. All of them commenting on what we lost and how nothing has changed and rada rada, and nye nye nye. Ị ma na all I could feel was rage?!  

There was no one thing I was angry at o. On one hand iwe nọ na-ewe mụ that na all of a sudden these people realised na ihe ntị ekwesịghị ịnụ mere anyị on 20 October 2020. On the other hand iwe nọ na-ewe mụ na some people did not realise it. I could not understand ihe mere ha ji eme ka ha amaghị na government Nigeria gburu ọchụ and that the least anyị dị ndụ could do bụ icheta ha in memoriam. Basically, itinye picture, okwu. Ịgbachi nkịtị hapụ itinye picture, okwu. 

After writing a piece about how I felt and otu m si eme statuses and stories ndị mmadụ avoid just so I could stay sane, I was able to compartmentalise my feelings. Ndị tinyere pictures and videos and words abụrọ the problem. Ndị na-etinyeghi bụ a problem yes, but the major problem bụ na m dị hurt and I was looking for where to latch my pain and hurt and grief on.

In the next few days, months and years, the events of last year na the continued misconduct of this country ga-ahurt gị in many ways. If you must grieve, do so but know who hurt you.

In your homes, n'ụlọ ọrụ gị, na traffic (maka ndị nọ Lagos), try to understand na the person ị na-afụ next to you abụrọ your problem or the source of your pain. Your pain si from ndị fooro ntụtụ taa si na ha ga-ana this country n'iyi. Direct your anger to them. Be kind to your neighbour but let the pain caused you by members of this government and political elite marinate and flambé in your cauldron of vengeance. When you're done cooking, pour it on them like hot akamu the first chance you get.

Comments

Popular Posts