ndị dị ndụ gee Adele

A part of me chọrọ ịput advocacy aside for one instant and talk about the cultural revolution bụ Adele ị drop another album, but anyị abịaghị here for kpukpukpogene. Moreover, n'ime ndị a nwụrụ na ENDSARS peaceful protest, enwe ndị bụ die hard fans Adele that didn't get to see this phenomenon bụ ha album 30.




This brings us back to ihe ka cha agbawa m obi maka ọchụ ndị SARS gburu. They are swept under the carpet and forgotten like na ha abụhọ mmadụ. No words. No apologies. No reparations.



A few days ago I read an article PORTRAITS OF BLOOD II and it hit me. The pain, the sorrow, the scars. Of all things, what hit me the hardest bụ otu this country na ndị kpara arụ a sị tinye effort ikpochi arụ ha kpara. Corpses were stolen after the mass murder, a hunt was going on and if you as much as said pim, achọọ gị achọ. It wasn't just the murder of people, but the careful and international erasure of their stories so that it will be like they were never there to begin with.



One can go on to argue na ihe mere Nigeria ji wee na-achọghị ime database people and things online and easily assessible bụ ka ha nwe ike izu, igbu ma ina n'ighi ihe ọbụna ha chọrọ izu, igbu ma ọ bụ ina n'ighi.



Inekwuo anya na history Nigeria, ị ga afụ na we have become a people dị goro used to mass murder and erasure of persons like they were never there. There are the pogroms to support this and the tenure of every onye isi ala anyị nwego since independence to back it up.



Whatever happens, anyị agaghị echefu. Anyị agaghị e reduce the murder and massacre of SARS, police and military to just numbers and cases. Ha gburu human beings that had lives, dreams, relatives, and passions. Ha gburu people that had they been alive today would have thought this song a darn good gift from Adele. People that would have followed the UEFA nations cup and betted on it. People that were people and weren't afraid to stand for the good and right they believed in.

Comments

Popular Posts