"Theresa Onuorah na-apanite egwu"

Agaghị m ata ndị sị na Queen Theresa Onuorah ji ọgwụ eti egwu ụta because how do you explain such voice and its persuasive ring. Egwu Queen Theresa Onuorah na-abata n'ime onye na-ege ya ka a kindred spirit bịara ikponite ihe na-arahụ ụra. You hear her sing and it goes deep in you calling out something dị gị n'ime to gbagote na ọgbọ egwu. Ọ dị absolutely impossible ịnụ ebe ọ na-agu egwu and you will not feel like dancing. If atiliọgwụ (ife etinyele ọgwụ) were ever a voice, ọ onu Queen Theresa Onuorah.

Mgbe anyị dị young they pedelled a lot of rumours na afa ya. Rumours kwesịrị ị desuade anyị from listening to her songs. What a shame. The truth bụ na people will attack what they do not understand. No one can explain the effect onu Queen Theresa Onuorah nwe on them mana no honest person can deny na the effect dị there. Onye ịbụnagodi, onu Queen Theresa Onuorah ga e meriri gị ka ị bịa gbaa egwu ya as she has always begged. 

I must say, while carrying stories around, one thing ndị mmadụ chefuru bụ na ihe amuru amu ka ihe a gwọrọ agwọ. Egwu bụrụ Queen Theresa Onuorah ọnatarachi abụrọ ihe a ga-agwọtanwu na ọgwụ. There is no way one can have such talent Chi ya nyelu ya, nwe the years of practice Queen Theresa Onuorah nwegoro, and not leave you utterly mesmerised na ị gee egwu ya.

Arinze Larry Gaaga puturu this song together bringing the old and the new to form something magical. The combination bụ Phyno, Flavour na Theresa Onuorah with a sprinkle of Ogadagidi (Ebubedike) and the ilu Igbo o ji bịa is an ingenious one. It is a sound representation of the perfect balance that is nwa afọ Igbo taata.

Apart from the fine visual display of omenana Igbo in forms of mmanwu, ejiji, egwu na nni, there is also the perfect representation of places and dialects. You hear Phyno, Queen Theresa Onuorah and Flavour sing in different Anambra dialects. Then you hear Flavour na Larry Gaaga sing in undiluted wawa dialect. An Nkanu dialect so strong that you want to scream "ọ bee!" in reaction. This switch makes the song feel like home both to ndị agbenu na ndị wawa.

This song has been a tonic for the past few days to me. It reminds me of a time before now in Queen Theresa Onuorah's question 'mụ na onye ga-agba egwu', the time of my parents. It reawakens me to the realities of today in the lyrics of Phyno na Flavour who sprinkle their singing with "ụmụ asa" na "ụmụ nwa". And it transports me to the future, to December and its celebrations and the many celebrations that will follow after that where this song will be a jam to yọria to. 

Egwu a bụ ọgwụ ọbara bụrụ ọgwụ ọbara mgbali elu. Adim sure na ọ ka ga abụ that and more for a long time and I invite you to join in ka anyị gbaa ya bụ egwu na ihe dị mma dị mma.

Comments

Popular Posts