should we talk about the ones that never returned? 1

By this time last year, one of the things anyị nọ na-aria bụ missing persons. People nọ na-emissi left, right and centre. Obere ihe ka ọ ghọọ a normal thing. We would see the posts on twitter that na a na-achọ so so and so and all we could do was say "ọzọ kwa?!", retweet and hope na ndị police ga a chọta the person before ọ nwụọ.


Lol. Anyị ama kwanu ihe na-ada? Onye kwanu ma nke n'eme, na ọ police nwa anyị na-ene anya for salvation bụ ihe ndị mmadụ na efu na aka ha. Most of those people were never found.


Some stories from the peaceful protest dị so heart wrenching na ị ga a wonder how people could do something like that?
Nwa nke mma ya sịrị jee gote bread. Chijioke. Ndị SARS Awkuzu.


I imagine some things and I don't know where to begin. Knowing someone and one day ịnụ na the person went missing and was never found. How will you sleep at night? That kind of thing can wake you up twelve years later with questions.


Kee ka families of those people si nabata the news?
Do you conduct a burial for odi ndị a? Do you hope on, even against hope? How did they feel mgbe ha chọpụtara n'aka the same police ha jere reportụọ to with faith in their hearts and prayers n'ọnụ ha might have been the reason why they didn't see their loved one again?
Ndị SARS emeka.

Comments

  1. Ebe all this nọ ka njọ bụ that no one is taking responsibility, onwero onye na erender an apology. They will do it all over again, mana how does a trained armed man feel so scared or terrified of an untrained unarmed civilian, ihea bụ question m ga acontinue ịjụ myself.

    ReplyDelete

Post a Comment

Popular Posts