Ihe SARS mere anyị

Twenty days ga-adị ka a long time to talk about one thing, but the truth bụ na twenty days epeka ịkọ ihe ndị SARS mere anyị na this country.

Prior to the protest last year, I got news of three different people ndị SARS mere sexually abuse. It was so horrifying na ha afụghọ dị ọnụ ịkọ maka ya. Did they mention ego ndị a naara ha at the end of it. It was the most disgusting thing. The fact na security personnel ga akwụsị gị n\"ụzọ na abanị, gaa gị aka. Ha gachaa gị aka, ha a forceụọ gi ị mere ha transfer. I could not comprehend it.

A friend of mine some days ago sịrị na sometime last year, a SARS officer gwara ya that he will kill him and nothing will happen on third mainland bridge. Even though I had heard that line from a lot of reports, adim shocked when he said it.

The ease with which SARS threatened to kill. The ease with which SARS killed. The ease with which SARS bragged about it. All these bụ ihe ihere and amamikpe nyere Naịjiria na everyone dị in support of that outfit.

Ndụ mmadụ abụghị ihe e kwesịrị ị na a wụfu ka mmiri eji saa efere. We should never be comfortable with watching people brutally and blatantly murdered. Anyị ncha kwesịrị ịma, ma jisie ike na human life dị sacred. Ọ dị sacred n\"ụka, dịrị sacred n\"omenala and we should hold it so.

SARS mere anyị ịwa. SARS mere anyị echeta ebewa.

Comments

Popular Posts