ihe mere anyị ji ebe

Tata bụ the last day before the tridum ga a mark ihe mere na lekki tollgate last year. In case na ọ bụrụ na imaghọ ihe mere last year, the little story below bụ for you.


A while ago na obodo Nigeria(if you read as "ụmụ anụmanụ", aka m adịrọ ya) ndị na-achị obodo decidiri ma the best way for conquering robbery bụ by creating a group from their police a na-akpọ special anti-robbery squad SARS.


Mana the problem bụ na ebe police dị na be ndị ọzọ bụ German Shepherd, nke anyị bụ ekuke that also happened to be ọka ike n'ime ụnọ. Ọ this ekuke ka ha buru egbe bunye hapụ unsupervised to roam the country free.


Ihe ọzọ bụ kwụ nsogbu bụ na ndị e bunyere egbe a, enweghị any sort of training, informing or formation. On the contrary, ha bụ ndị jegoro nga maka na ha dị dangerous to the society.

Before long, due to na ha bụ ndị omekome ịkpa arụ bagoro ụmị, they took their guns, left their duty posts and went after the innocent citizens they were charged to protect.

While at this, there was nothing ha emeghị. From threatening, to robbing (ọkwa ndị kwesịrị ịkwụsị robbery), to raping and at some point, murder rampage. Ha gburu, gbuo, gbuo, gbukarizidia ndị amụ rubber nwa ha kwesịrị ịkwụsị. The only people gbukari ha bụ Boko Haram a terrorist group ya na Gowon a war criminal.

At the height of it all, in October 2020, ndị youth si enough is enough. Ndị youth si ha gbudebe na mmadụ abụghị ọkụkọ. And with this cry and resolution, they took to the street to peacefully exercise their human rights as they asked ka a hapụ ha ndụ.


Mana ndị isi na-achị obodo ekwerọ. They sent the soldiers ka ha jee gbuo ndị youth nine pụtara the protest. The soldiers did as they were instructed by their grand commander and massacred the youths..

A full year after that, ka ma ofu onye ejebeghi nga maka these crimes. 
Ka anyị na-echeta ndị nwụrụ anwụ, anyị na-asị ka justice prevail o ka amaa ndị kpara arụ a ikpe.

Comments

Popular Posts