say their names.

I know na Adịghị etiri ọnwụ ọra mkpu. I know na when death affects people na ìgwè, the mourning comes like a silent dirge. It happens na the deepest recesses of the soul just like in Covid. Just like with the python dance Buhari ji gbusisia ndi Igbo. Just like mgbe Obasanjo attemptu ka ọ wipeụọ ndị Niger Delta out. Just like agha Biafra. Mana achọghọ m ka anyị jiri maka na anaghị etiri ọnwụ ọra mkpu chefuo ihe ndị police mere anyị especially through their SARS outfit.

Ndị a bụ some of the people ha gburu for no just cause.
1. Ifeoma Abugu 
2. Jimoh Isaq 
3. Emmanuel Egbo
4. Modebayo Awosika
5. Godgift Fergurson 
6. Chinedu Ani 
7. Tony Oruama
8. Linda Igwetu
9. Harry Ataria
10. Tina Ezekwe
11. Daniel Adewuyi
12. Peter Ofunrun
13. Chukwuemeka Mathew 
14. Precious Odua
15. Chibike Anama
16. Johnson Nnaemeka 
17. Christian Onuigbo
18. Steven Agbanyim
19. Chika Ibeku
20. Chidi Odinauwa
21. Gabriel Ejoor
22. Azuamaka Maduemego 
23. Johnson Kolade
24. Femi Bello 
25. Tianmiyu Kazeem
26. Chima Ikwuado
27. Anita Akapson
28. Richard Gora
29. Rinji
30. Chijioke Iloanya 
31. Sleek
This were some of those ha gburu before the lekki massacre. Ndị afa ha adịghị ebe a dị ka aja dị na ana.

Cheta ha na ekpere gị. Cheta ha in these 20 days at least. Pray for the repose of their souls and for comfort for ndị be ha ka na-akwa ọnwụ ha.

Say their names.

Comments

  1. Thank you for penning this down. A timely arrival. Anyi ama nchefu their names na ihe ndi police mere anyi.

    ReplyDelete
  2. Words have failed me, ihe m chọrọ ikwu dị almost wordless, ya diba. Ka mkpuruobi this people zuru ike na ndokwa.

    ReplyDelete

Post a Comment

Popular Posts