there's enough oppression to go round

Ekiriri m an interview ebe a jụrụ a young brilliant writer ife o loo about the ENDSARS peaceful protest of last year and if they think it achieved the desired results? Ife ọ zaa bụ the same thing m bu n'obi gbanyere ya bụ ajụjụ.


With regards to ịkwụsị police and force personnel brutality against innocent and unarmed civilians, the protest seemed to not have achieved its results. Police ka na-ebrutalize. Army ji ndị mmadụ (especially and specifically) in the east eme point and kill. SARS ka dị n'obodo. Government still looks the other way, and infact, can be said to be aiding them in these crimes.


In some ways the ENDSARS peaceful protest nwe some results. O gosiri ndị youth na ndị gọọmenti na the youth can unite and show them pepper na ha jụ na ha agaghị agbanwe. Also, o me kwuru ndị police ecoolutu down for sometime. Mana the longterm effect which is ihe anyị desire is still lacking.


Until these unjust and inhuman treatments akwụsị roundabout the country, anyị nine ka nọ in deep shit. The beautiful thing about injustice is that na ọ dị ka ọnwụ, ọ marọ eze. It will reach onye ukwu na onye nta. There is enough oppression to go round. O rughọ gị, o ruo ikwu ma ọ bụ ibe gị.

Comments

Post a Comment

Popular Posts