ka ha zuru ike na ndokwa

Ka mkpụrụ obi ndị nine SARS gburu, na mkpụrụ obi ndị nine nwụrụ na lekki tollgate zuru ike na ndokwa, ka mkpụrụ obi ha zuru ike na ndokwa.


What else can we say? If not the little prayer of repose for those e gburu for committing no crime? What else can we say? When the government has emboldened ndị dị ka CSP Nwafor?


By this time last year, ndị mmadụ jụrụ lekki. By this time last year, anyi anatago protest na Enugu wee banye the online protest. That one was a big deal too.


Online protest take place mostly na Twitter. There were also visible na the nsukkabread apps - Facebook, IG na WhatsApp. Mana ebe kacha bụrụ hub for planning bụ telegram. 


Groups were formed for protesters in different states na telegram. Ebe ahụ ka ana anọ efix protest. Ebe ahụ ka a na-adrop flier for protest. Ndị ga-acontribute ihe na ndị ga-emake sure na certain things dị available or certain people dị contacted bụ there ka ha meetiri.


In those days two people ga-anụ ezigbo e ọgụ online, mana ha pụta na protest ground, ha ebie onwe ha ọma. Everybody's eyes dị na the ball. We all knew the goal. Onye ọbụna ghọta dị assignment.


We wanted justice for ndị egbu. We wanted ka igbu ọchụ by force personnels bee. Some of us died to press that demand. To them, we say - ka mkpụrụ obi ndị nine nwụrụ n'aka ndị SARS na mkpụrụ obi ndị nine ndị army federal republic of Nigeria gburu na lekki tollgate while they sang the national anthem and waved the national flag zuru ike na ndokwa.

Comments

Popular Posts