ka anyị kọọ akụkọ a ourselves

I find it the craziest of ironies na our minister of finance, a man who doesn't just lie through his teeth but does so without ofu mkpụrụ ihere is named Lai. How coincidentally ironic!

Lai Mohammad lies so boldly, shamelessly and with obi ya nine that you have to agree na ọ bụrọ a coincidence na e nyere ya minister of information. Mumu mmadụ must have been like "gib it to Lai, I hab what it takes to do za job" mgbe o tinyere afa Lai as minister of information.

By this time last year, Lai a bịa go na national TV siara ụwa nine asị na there was no shooting na lekki tollgate. We had footages. CNN had footages. There were satellite footages. Real people were dead. Mana this man sat comfortably kpọọ ọchụ ha gburu na anya ọcha photoshop! He did not even flinch. Obi church ma ọ bụ obi mosque emerọdị ya.

Ihe m na-ekwu bụ, if you're not ready to tell your story, to tell the story of ihe ndị a mere na lekki tollgate, they will tell it for you. Lai Mohammad ejiri go onwe ya chụọrọ asị àjà, so mee imagine ihe ọ ga-akọ in your place. We must tell this story. We must tell of what was done and of those we lost.

One of the biggest ways ndị a ga eji nwe mmeri bụ na anyị hapụ ha ka ha kọọ akụkọ a. Ndị a kọọ akụkọ a by themselves, they will strip us bare, kpaa anyị na anwụ then mee anyị pọọpị to the onlooking of ụwa nine. And the world ga e believe ha maka it's who talks the loudest ka ụwa na-anu onu ya.

Anyị hapụrụ Awolowo ọ kọọ akụkọ agha Biafra, and in it he is not seen as the mass murderer that he is, the one that implemented a blockade gburu millions of innocent Igbo children but as ngalaba giant of Africa that did nothing but good. Anyị hapụrụ Gowon ka ọ kọọ akụkọ agha Biafra and he intelligently repented and became a "man of God". Anyị hapụrụ Buhari na ndị meere ya campaign na 2015 ka ha kọọ akụkọ ọchịchị ya in the 80s and in it he was Mr incorruptible ga e save anyị from corruption. Anyị hapụ ndị a, Lai ga-abụ elder statesman and a "hero past" one day, Tinubu ga-abụ president and we will be the unruly lazy youths chọrọ ọgba aghara.

Whatever form ị ga-eji kọọ nke gị - through a song or through a story, through painting or through poetry, as a tattoo or a graffiti - find your way and tell it! Technology mere everything ọ dịrị mfe these days. Enwe ike ọ bụrụ through your social media stories/status. Ị chọọ, ị nwe ike imepe dedicated accounts in memory of ENDSARS, the massacre and/or the massacred. Whichever way, anyị ga akọ akụkọ a till anyị e mee ndị ụchụ a ihe ndị ancient Rome na-akpọ damnatio memoriae, ka anyị jisie ike mee ya na ha deserve ya!

They can send their soldiers with their live bullets, but as it was sang na the movie 'Hamilton', they can't choose who tells their stories. I dare add, they shouldn't get to choose how their stories are told na mgboro one a ga-akọ the stories of nsọ ani ha mechara.

Comments

Popular Posts