akụkọ Chijioke kwesiri inye anyị ncha sleepless nights.

I will not lie, I have personally avoided this story for as long as I heard it. Ọbụrụ na mmadụ kọọrọ m akụkọ ihe mere Chijioke, I would never have believed na ọ a true life story.


Chijioke was a young guy ndị SARS nwụrụ ka ọ na-abata from a child dedication. When this happened, Chijioke dị just twenty years old. So much life left to live. So much future in his face. His parents ga na-asị na ha azuchawago ya. Ha ga na-eme expect na very soon ọ ga abụ mmadụ bido netewe ha anya.


Adim certain na nwanne ya nwanyị akwadochago ka ọ ga esi bụrụ aunty of the year when Chijioke finally has a family. Of course, mma ya had grandmummy dreams and mpa ya was thinking of when his son would inherit this and that, start a family and ihe ndị so ya. Personally, my own dad used to say "bụrụ a man. Ime, ị gụchaa akwụkwọ bido ọrụ ka ị bụrụ a man." Chijioke's father must have had ambitions of mgbe nwa ya ga-abu a man. All of these dreams bụ ihe ndị ọṅụ ọbara a na-akpọ SARS jidere kurie ka chipped china.


Mgbe ha kpụụrụ Chijioke, people zigara his parents ozi and immediately, they rushed to the station. Nne na nna Chijioke did not know that na anya ha furu Chijioke that day bụ the last anya ha ga afụ ya.


After killing Chijioke, CSP James Nwafor gaa n'iru nara his parents ago fo bail. Ego abụrọkwa obere ego. Over three million naira. He knew he had killed their child. He knew what they needed to know. But he still put them through the stress of coming to the station over and over. He collected the money from them and when it was obvious na this man egbugo Chijioke, he still refused to release the corpse or tell them what has happened to the body.


Na ala Igbo, we understand what ozu mmadụ means and why it is important that a dead person must be properly interned. As a parent, you understand what the pain a child goes through causes you, ya fọdụzikwa his or her death. CSP James Nwafor is Igbo. CSP James Nwafor is a parent. As at the protest last year, his child was studying overseas. He understands all of this. He knows what is good for his own child but ọ ga egbu nwa onye ọzọ ma ju na agaghị eni ozu onye o gburu.


From a Christian point of view, ini ndị nwụrụ anwụ is a corporal work of mercy. Ọ dị very cardinal to our expression of faith in the community as ndị kwere na Chukwu. I want to believe na CSP James Nwafor, who by indication of a Christian name kwere na Chukwu. I want to believe na ọ ka na-eje ụka till today and na considering his high rank and the ENDSARS noise, na ụkọ Chukwu ya ma na ọ bụ ogbu ọchụ. Enwe a lot of people dị complicit na mpụ emere na this country.


Nne na nna Chijioke had to bọọ ozu na mmiri looking for their child.
It is one thing to boast to me that na ị gburu my innocent child. It takes another level of cruelty ime ka mụ rummage through bloated corpses looking for my baby. I will never understand CSP James Nwafor and his immediate family. I will never understand ndị ya na ha ka na-erikọ nri na ofu efere.


Till today, justice adibeghi served and CSP James Nwafor is still a free man. Worse enough, he is still the consort of politicians and public office aspirants.

Comments

Popular Posts