Playing In The Rain On A Random August Day
Ụmụ ibe mma mma nụ!
Mgbe m planuru ishare my next post this week on a Saturday, uche m agaghọdi na the said Saturday ga-abụ the 1st of August. To me, it would just be right inye ụmụ boys and girls na everyone inbetween something ha ga-eji relaxia, cooluo off for the weekend, onye ma na ọ ga bụ an opportunity to start the new month on a happy note.
Yes, ibido a new month with ịgụ blog anyị — whether na ị gụrụ ya na ụtụtụ ma ọ bụ na mgbede or anyasị — bụ ibido the month on a happy note, because come on, onye na-eme gị ka m si eme gị? Mgbe P-Square sịrị “no one like you,” ọ muwa ka ha nọ na-agwa. And you better agree ma ị mara ihe dị gị mma.
Mana back to the month… Back to today's post. Back to the continuation of our last post. Back to what happens when we fix our eyes on our salvation, our passion (now, m na-euse zi passion in the way I meant it which is basically anything na-amasị obi anyị, anything na-echu anyị ụra). Back to our ever ongoing redemption. Ama m na ị ma na ihe adịghọ adị njọ forever, mana ịchetere na it is always darkest before the dawn? Ọ dị gị ka ihe ataka akpụ right now, mara na ọ chọwa go ịdị mfe.
Cheta na ihe na-esochi ure bụ ọmụmụ, because before a seed germinates, it must first rot and die. So when you make that joke and ask, “is it until I dieeeee?” Eh! Ọ until you die — figuratively, though, not literally. Ejekwana nwụchuo.
The good thing that comes from the rebirth that emanates from our passion is the ease or near-ease na-efollow ya. The best thing that comes with it, however, is satisfaction. O nweghọ ihe dị ka being able to do that that the heart truly desires. Ọ na-adị ka sleeping in the parlour and waking up in the bed dị na ime room. Or like eating soursop as your father or mother cradles you inbetween their legs. Or playing in the rain on a random August day ịma na echi ya agaghị abụ school. Everything is made perfect when we journey on our passion.
The other day on Twitter, mmadụ si na all roads lead back to the passions inwe mgbe ị ka bụ nwata and I couldn't agree more. As I have always said and believed, the salvation of ndụ anyị a dị very dependent on those things that made our hearts beat faster mgbe anyị pere mpe, mgbe anyị a matabeghi ihe bụ capitalism. Find it this new month, return to it and kick start your redemption. Cheta, it's always darkest before the dawn.
Ka ọ dị mgbe ọzọ.

Comments
Post a Comment