Jimoh...

When we were children, anyị na-ebido explanations of why we were in a fight with "ị ma na-anọkwara m onwe m". With the Nigerian police, it was and is always a case of anọkwara m onwe m. I dey my dey. The youths will dey their dey na-eje about their businesses, akwụsị ha, profileia ha, gbuo ha ka ọkụkọ.

Ị kọọ akụkọ Jimoh isaq, ọ akụkọ a young blood nọrọ onwe ya. A boy na-achọghọ anybody okwu. A grown ass man nwe ụmụ na ụbọ gbara ya tọgbọ just because na o bu egbe. Murdered him in broad daylight because as a Nigerian police officer, he can kill an innocent citizen and nothing will happen. They tell us that every time.

We will be on our own, but the Nigerian police force will not rest until they wipe us all off. Anyị nọ kwara onwe anyị. Anyị achọghọ mmadụ. Why won't the Nigerian police force stop killing innocent citizens for no just cause!
Today bụ for Jimoh Isaq and all the other youths nọọrọ onwe ha.

Comments

Popular Posts