Am I next?

Ndị Asaba will tell you na onye gbuo ọchụ, ọkwaa ọchụ. Ebe merely saying "murder" does not capture the weight of the word ọchụ, I will not attempt to interpret that proverb. Nigeria gburu ọchụ. Ha kwesịrị ịkwa ọchụ ha gburu.

Yesterday mere ya 51 years ndị army jere Asaba gbuo ụmụ nwoke ha ka ọkụkọ ma bọọ ha ka efi. Till date, not a word or an act of reparation has been made about this. Twelve days from now, ọbụrụ a full year ha bịara repeatie the same act on ndị youth n'eme peaceful protest. Also, no reparation has been made about this. Not in words, nor in actions. In place of reparation we got threats, travel bans and unjust arrests.

You think of it and you wonder, onye na-egbu nwanne ya? Onye na-egbu nwa ya? Nigeria killed her siblings in Asaba fifty one years ago and killed her children at lekki tollgate a year ago and nothing has been done or said about this. Ọbara jụrụ obodo a na ndị na-achi ya n'aka.

You try to think of it ka ịmara ka ọ ga e make tụ sense but nothing comes from such thoughts. Ndị na-achị ala a, ndị uwe ojii ala a, na ndị army ala a che na anyị bụ nta and ọ ya mere onye n'ime ha aka kọwara ọkọ, ọ chọọ ofu onye gun ọ down.

Fifty one years ago it was ndị Asaba. Last year it was ndị youth. Yesterday it was ndị Ọka Etiti. Echi a ga-abụ mụ?.

Comments

Popular Posts