should we talk about the ones that never returned? 2

Ọ anyị bụ ndị Igbo, ndị mba mmiri na ndị ọwụwa anyanwụ ga-agwa ndị a how it happens, because we're no strangers to massacres and blood baths. Nigeria has over the years, used us Igbo people, the riverine people and every people of the south i practice ihe ndị asị si emena eme.


First they massacre you. They have already done that last year, mana ha agaghị akwụsị there. Nigeria is the useless alusi that takes and takes but never gives. So ha agaghị akwụsị. They will massacre you again and again. Ha ga egbu gị, ị sị ha kwụsị, they will kill you for asking them not to kill you. Ịsị kwanu ka ị cheta ndị ha gburu for asking not to be killed, they will kill you for remembering. Jee jụọ your parents and grandparents maka agha Biafra. Jee jụọ ndị IPOB ka imi na ọnụ dị ha. Jee jụọ ndị bi na Igbo land currently how they're faring. Everyday dị ha almost ka ọ dị ndị Asaba fifty one years ago, when they were massacred for no reason by the Nigerian government. Ọ na-eme na Anambra, na-eme na Imo, na-eme na Ebonyi,  Enugu na Abia as you read this. Ha egbuchabeghi.


Ọzọ dị ka ibe ya bụ ndị nke ga efu. They will just go out and never return. Most families na the south nwe someone they don't know if they're alive or dead. 


Mgbe m gụrụ "Half of a Yellow Sun" wee fu na di dedication ebe e dere 'to Mellitus, wherever he may be' I understood instantly what she meant! Being Igbo meant inwe someone na your family nwụrụ na-agha, mana it also meant inwe someone furu efu. Whether ma ọ bụ na agha Biafra, ma ọ na ọsọ Abiola, ma ọ bụ na agha Miss world aha enwerịrị onye a na-achọ achọ. 


Ebe ọbụna ọkpọtụrụ, southern people ga ebu isi ya. So otú a ha ketegoro ndị youth now, best believe na ebe ọbụna ọkpọtụrụ onye youth ga-ebu isi ya.


This piece is to ndị anyị agaghị afụ ọzọ. Those we will never get closure from. Ndị anyị ga-echeta while typing in our work computer and start wondering what ever happened to them? Did they survive? Are they alive out there somewhere? Why did they never come home? We may never get answers, but we pray na osebuluwa ga-agba anyị ume ma mere ha ebere. This is to all the Mellitus, wherever they may be.

Comments

Popular Posts