Skip to main content

Posts

Featured

Playing In The Rain On A Random August Day

Ụmụ ibe mma mma nụ!  Mgbe m planuru ishare my next post this week on a Saturday, uche m agaghọdi na the said Saturday ga-abụ the 1st of August. To me, it would just be right inye ụmụ boys and girls na everyone inbetween something ha ga-eji relaxia, cooluo off for the weekend, onye ma na ọ ga bụ an opportunity to start the new month on a happy note.  Yes, ibido a new month with ịgụ blog anyị — whether na ị gụrụ ya na ụtụtụ ma ọ bụ na mgbede or anyasị — bụ ibido the month on a happy note, because come on, onye na-eme gị ka m si eme gị? Mgbe P-Square sịrị “no one like you,” ọ muwa ka ha nọ na-agwa. And you better agree ma ị mara ihe dị gị mma.  Mana back to the month… Back to today's post. Back to the continuation of our last post. Back to what happens when we fix our eyes on our salvation, our passion (now, m na-euse zi passion in the way I meant it which is basically anything na-amasị obi anyị, anything na-echu anyị ụra). Back to our ever ongoing redemption. Am...

Latest posts

Nkwụsị Nke Itoolu

Ihe Film

Mechaa Ọnụ

Jụọ the right questions

You Can Love And Still Leave Without Hurting

Take Me Away From Here

journaluo your journey

Onye ụlọ ya na-agba ọkụ chọrọ ije World Cup 🙄

Our acts of love come back to us

The Little Seemingly insignifcant things