Mechaa Ọnụ

For mụwa eh, ọ bụghọ sọsọ na-agwọkọrọ English na Igbo to get Engli-Igbo bụ ihe dị special about it. Ọ bụghọ just na mmadụ ma asụ Igbo ọfụma, or na ọ ma asụ oyibo ọfụma bụ ihe mere language ji bụrụ a very beautiful thing, no. Languages amaka maka na ha na-egosi people in a very pure, very distilled way. Onye toro n'Enugu na onye toro n'Ebonyi nwe ike kwuo the same thing na Engli-Igbo, mana ka ha ga-esi kwuo ya ga-adị different because language na-adị egosi each person in their truest form.


Mgbe my family si Enugu relocatie to Abakaliki na the early 2000s just before I turned six years old, e noticiri m how different the two languages - Igbo na English - anyị na neighbours anyi na Abakaliki na-asụ dị. Where we will say "ka anyị jee ụka", they will say "ka anyị jee church". They infused English more na their expressions than we did. Our Igbo ka rọọ arọ without English making cameos. Also, due to the heavy accents, the English ha na-eme infuse dị heavily accented too, making it sound "local".


Asides this, e noticiri m na ha na erepeat an English word dị na ime a sentence na the end for emphasis. It was different from what I knew, almost weird. Ebe onye toro n'Enugu ga-asị "i kwesịrị ibrush ya", ha ga-asị "i kwesịrị ibrush ya abrush". This was not what I was used to. 


Nke kacha nwete anyị bụ na some expressions and some words na e miss na their talk entirely. One of this bụ imecha ọnụ. Ihe iji emecha ọnụ bụ ihe ị riri after ka ị rịgoro nni or ṅụọ ọgwụ. They Did not say it. They did not say belusọ. They did not diọkpa. They hardly even said dikem. It was twenty two years ago and how little they did with Igbo left me disappointed. Today it leaves me mesmerised probably because of nostalgia.


I just finished eating lunch and was looking for something to use and mechaa ọnụ. I thought I should give you this piece to use and mechaa ọnụ. Ka ọdi till next time m ga e need ị clear my head. 

Comments

  1. Thank you, emecha gom onu nkem kita. Dalu rine. I have missed engli-Igbo so bad. ❤❤❤😭😭

    ReplyDelete
  2. Mụ onwe m noticiri mgbe m nọ primary school na ana akpa aka writing akpa. There was this thing anyị na eme just to act like we're writing fast And up till today onwero any expression na engligbo ga ereplace the dearness m nwere for ikpa aka writing, by the way Ernie Aka writing gị Amaka.

    ReplyDelete
  3. Igbo amaka

    Dalu rinne ,❤️

    We need more

    ReplyDelete
  4. Please write more articles, you don't know how much I refresh your page daily, waiting for a new English igbo

    ReplyDelete

Post a Comment

Popular Posts