biko, anyị chọrọ ime interact with you

Hello ndị ọma m ji eme ọnụ,


Unu enwe idea na this blog nwetere about times two of it's former views and visits in the last 30 days? I know, ọ dịkwa shocking to me too! 


Eziokwu eziokwu, unu na-agbalị. The visits, the sharing, the personal messages and the comments... Fa ncha na-aba m n'isi. M ka isi ka mụ kpọọ afa kene unu ofu ofu mana kedụ ebe m ga ebido ebido?


Asị m ka mụ jiri this opportunity yọọ unu something though. I ant to improve the fun this Engli-Igbo affair na-enye anyị and I need your help to do so. It is true that you people are already doing too much for me, but achọrọ m ka anyị mee more. I have plans of ibuga Engli-Igbo parchments to YouTube n'oge na-adịrọ anya so that those ọ na-afia ahụ ịgụ can hear what it sounds like. It can also help us to interact better. Mana to do this, anyị ga e need numbers na increased interaction here godi. Ima na asị na gidi gidi bụ ugwu eze.


To this effect, m ga alike ya ma ọ bụrụ n'unu ga eme increase two things for us. 


1. Nke mbụ bụ ibunikwu number of viewership anyị nwe here so that na anyị ga-enwe ndị ga e keep anyị company na ya bụ YouTube.


2. Nke abụọ bụ interaction both here na on our social media pages. Anyị nwe twitter page @easternnostalg1, nwekwuo IG  page @eastern_nostalgia. Follow anyị, gwakwuo ndị nọ your contact to do the same. Soon enough anyị ga na-ehost ọgbakọ na Instagram live and we would love to have you.


So commentie here. Follow ma like a and commentie on our IG and twitter. Then gwa ndị yard unu na ndị church unu maka Engli-Igbo parchments. Ịma na ndị be Eliza sị na the more the merrier and I intend na this experience would bring enough merriment to our souls and days.


I started this blog as a chill place for ndị na-asụ ma ọ bụ na-aghọta Engli-Igbo. A place anyi ga abianwu takie our shoes off and forget our sorrows while relaxing. Nyere m aka ka anyị mee ya ka ọ dịrị possible. Ngwanu gwazikwaa ndị yard unu!


Cheta. 

@eastern_nostalgia on IG 

@easternnostalg1 on twitter 

Comments

Post a Comment

Popular Posts