No shave November

The first time m nụrụ maka NO SHAVE NOVEMBER I wanted to laugh. N'uche m, eche m n'ọ another means to tension people na-enwerọ afọ-ọnụ. And if we're being truthful anyị ma na the beard jokes na-adị always funny if you have beard or you're a woman. 

In my mind the first joke bịara as a response to the idea of NO SHAVE NOVEMBER bụ "ndị beard gang anyị ga-ataju moustache afọ ha before this month a na-agwụ". Mana as I later realised, the idea of NO SHAVE NOVEMBER bụ to raise awareness maka certain things na-eme ụmụ nwoke affect. Things like prostate cancer, testicular cancer, poor mental health na physical inactivity bụ the focal point among others.

With regards to this, anyị ga-enwe posts about these things on different days of the month iji mee each other educate. This is our way of spreading the word and promoting uju ndụ.

Hopefully, on some days anyị ga-enwe translated writeups from professionals in the field. On other days we will have some personal takes and stories on these things iji throw more light on them.

The point abụrọ ibu afọ ọnụ ka onye Jew. The point bụ ịma what to do to live better, healthier lives. I hope na this will help one or two of us. So ka ị na-agụ na-amụta, put it into practice. Spreadie the word. Gwa ndị yard unu to come and read then ị kọwaara ndị na-amaghị agụ. Anyị ncha ga-amụtariri and anyị ncha ga-ebiriri healthy lives. Udo

Comments

  1. This thing di funny and educating at the same time. Onwere ebe anyi ga asign up maka the meetings and ideas to be shared?

    ReplyDelete
  2. 🤣😂. I love this! You've got a new fan.

    ReplyDelete
  3. Magic!
    Read it out loud
    Sweet!

    Na to help run podcast join sef

    ReplyDelete
  4. I wouldn't want to miss anything a ga-eme on this very platform, I ghotago.o bury na e nwere e be aga-a sign up...don't fail to let us know na ngwa ngwa !

    ReplyDelete
  5. Omo! Kizi A lọvụrụm this guy's work makachị! Honestly this guy dịgodi ezígbóté sharp na this style of edemede! The way he captures ihe niile n'ụzọ dị simple even when we know na ọdịchakwaghị that simple na-atọm bullshit!

    Alịkịrịm this style and M ga-akwadoya ya with mkpụru amụ m abụọ na extra!

    ReplyDelete
  6. This is nice... Creative and educating. Thumbs up!

    ReplyDelete
  7. Nwanne, ị di ezigbote sharp!

    ReplyDelete
  8. Enwerọdị m idea na this bụ the aim of the No Shave November. Looking forward ịfụ more of this. Daalụ.

    ReplyDelete

Post a Comment

Popular Posts