Happy new month ndị ọma ndị ọma

Happy new month ndị ọma ndị ọma. Ifukwa ka this year si gwụnari anyị n'aka just like that. Isn't it the other day we were telling people not to wish us independence na there is nothing to celebrate?

Well, it is second to the last month of the year and I know that normally ọbara mgbali enu ga na-eme parents and most adults by now. In my humble opinion m ga-asi onye ọbụna calmụọ down. Don't feel pressured to do more than necessary. 

So long as na nni dị na your table and roof dị over your head, be calm. Welu everything nwayọọ. Kene Chukwu maka nke bịara this year, celebratie ya with your family and friends. Nke na-abiaghi this year nwe ike ị bịa next year. We will continue to work and pray and hope.

This is not a give up post, mba. I'm saying "keep at it and hold your peace".

Lastly, and most importantly, kpọọ your family and friends bi na a different town. Gwa ha how important ha dị to you. Mee ka ha mara na ibu ha n'obi. Mee kwuo ka ndị nke nọ gị nso mara the same. Ya gazie.

Comments

Popular Posts