prostate cancer

By Nwobodo Fortune Chukwuemeka, MD

Prostate Cancer bụ the most common cancer enwe n'ụmụ nwoke. Around ofu n'ime ụmụ nwoke 8 na-adị diagnosed with it . This risk na-eme increase ka age na-agbago (70yr olds nọ 5x higher risk than 40yr olds), with family history (people fathers ha yara prostate cancer nọ at higher risk) and race (ndị ojii dị 2.4x more likely inwe prostate cancer Kaldia other races).

The prostate bụ nwa ntọntọ organ dị between the bladder and the penis. Ihe ọ na-arụ bụ ịsecrete nourishment for the ejaculated sperm to survive on.

However, the prostate never stops growing. This means that over time, ọ na-acontinue ime increase na size until, o bido nọchiwe the internal pipes of the penis ụzọ. Nke a bụ Benign Prostatic Hyperplasia (BPH).
At that point, ndị ọ na-eme ga na-anụ mamịrị more frequently, ha ga na-euse more force inyụ mamịrị, mamịrị ga na-eme ọgbakata ọ kwụsị etc.
This constant uto prostate bụ why ọ ga-aform nwu cancerous cells. The cancer na-enwe similar symptoms as BPH mana with the addition of constipation, azu mgbu na weight loss etc.
Weight loss na-enwerọ nkọwa, chronic constipation na persistent lower back pain na ndị agadi in the face of urinating problems for a long time kwesịrị ime ndị mmadụ ịsuspect prostate cancer as a potential cause.

Mgbochi Prostate Cancer adị adikebe possible especially for age, race na other unmodifiable factors. However, studies ụfọdụ egosigo that ịnyụ up to 21 times a month ga-ewetunwu the risk of prostate cancer by 20%. Also, exercise ịmaintain a healthy weight, iri mkpụrụ osisi na akwụkwọ nri, ịta less red meat, processed meats or charred meat (suya) ga-enyenwu aka ịreduce your risk.

Screening maka Prostate Cancer dị relatively easy. A simple PSA blood test ga-egosinwu whether na mmadụ enwe prostate cancer or not. Ọ dị mkpa ime the PSA at least once a year na mmadụ runanara 40. Based on the result of that test, a ga-emenwu test ndị ọzọ to know definitively ka mmadụ enwe prostate cancer.

Ịgwọ Prostate Cancer na-adị much more successful na-achọpụta n'oge. This is why o ji dị mkpa ịwatch for signs of ọya na ịscreen kwamgbe. Treatment involves ọgwụ ga-ashrink the tumor or Surgery iwepu ya.

Even though n'ọ the leading cancer n'ụmụ nwoke, Prostate Cancer adịrọ sọ potentially preventable mana ọ dịkwu, easy ịchọpụta na ịtreat ọfụma na-ebido n'oge. Ọdi mkpa inene arụ gị for symptoms nwe ike ịsuggest na inwe nsogbu prostate and ịscreen kwa mgbe so that prostate cancer can be caught early and treated effectively.


Translated to Engli-Igbo by Nweke Ernest Ifeanyi 






Comments

Post a Comment

Popular Posts