maka ndụ gị

Anyị agaghị apretend n'ụwa anyị na this country amaka when we know that we're actually living in shit. It doesn't matter ka ị ji nkụ. It doesn't matter ka ị bi na Southeast right now or na be sultan of Sokoto. Ebe ị nọna, as a Nigerian living in Nigeria, your life is some kind of shit.

However, ọ dị beautiful how we find people who in spite of all of this find room to dream, and to hope, and to gbedu. Ọ bụrụzie na inwe the agency to bring your dream to life and actually does that, ebe ahụ ka ọ magburu onwe ya!

This is why I don't joke with ịfụ creatives creating or people having fun (especially "privileged" people). I think na ọ the compensation you get from merely existing which is already tedious enough ya fọdụzie mgbe the existence bụ in Nigeria.

As we walk into the weekend, cheta that you must fan every flame of your dreams till it sets the whole world ablaze. Ọ bụrụ na ị bụ a tech person for instance, the tech job opportunities on twitter might inspire you to keep on keeping on. Follow those opportunity with agrima! Ọ bụrụ na ị chọrọ ime something dị groundbreaking na fashion, jee IG, ị ga-afụ pages ga na-amunye ọkụ nke ifunanya those things n'ime gị. Follow ha and keep on keeping on too. I bụrụkwanụ onye oringo, chọta your tribe, hold them tight. Unu nwe the express permission from Engli-Igbo parchments ipaint the town ịnọ na ya red. Onye kpaa gị aka si ya na m nyere gị Go-ahead.

Whatever you do, don't stop dreaming and find time to unwind. Maka ndụ gị.

Comments

  1. As it should be! The days we do not die bu the days we should live the most!

    ReplyDelete
  2. I love what you’re doing here... omo I’m so thrilled... jisie ike ❤️

    ReplyDelete
  3. Ezígbóté maka ndụ gị

    ReplyDelete
  4. To keep keeping on but till then, a ga-epaintigodi the town red. Daalụ.

    ReplyDelete
  5. Eze oringo nọkwa here, our people si na onye nna ya dunyere ori na eji ukwu agbawa door, hapuziererem the oringo avenue.

    ReplyDelete

Post a Comment

Popular Posts