Onye ụlọ ya na-agba ọkụ chọrọ ije World Cup 🙄

On a normal day, football, just like jollof bụ one other thing Nigeria ji akasi onwe ha obi ebe Ghana nọ. Anyị nwe different parameters of imeasure growth and development. Anyị nwe different indices for gauging ma enwe ebe ọ gbaara anyị na Ghana for real, but we don't use any of those maka na anyị ma that one does not need to look too critically to see na enweghị ihe anyị passitara for real.
I mean at the moment Nigeria dị ka that troublesome kid nwe ajọ ọnụ. The one that will look for trouble ndị karịrị ya, and when they want to beat him, ọ sị ha "Before ị na-eji aka eti mụ ihe, ejigo mụ ọnụ tie gị gwogwo." The only unfortunate thing bụ na we shouldn't be ọka n'ọnụ. We shouldn't be o ji ọnụ egbu ọjị. We should be the giant of Africa. We should be able to show working of all that we find ourselves bragging about every now and then. We need more than just ọnụ.


I find it to be a good thing na Nigeria lost this match to Ghana. It is rather distasteful that na the reaction to the loss bụ vandalism but nonetheless, but it is a good thing na anyị aqualifyghi. Onye be ya na-agba ọkụ a na-eje world cup? We do not need any distraction whatsoever from the recent depths of rot any banyere n'ime ya. 


I don't know the fake pastor sịrị that you cannot win na your (sports) battle or contest with another country when you're in a battle in your own home and it could never have been put better. Nigeria no na a mess. Everyone needs to see it. We need to focus on fixing that mess and not going to world Cup to act as if na ofe zuru anyị nri. 

Comments

  1. Ihe niile ikwuru bu true. Nigeria adirodi suppose igba the ball n'ime ihe niile mere tupu match ahu ebidodia yesterday. Big mess anyi no na ya Di very serious maka chi

    ReplyDelete
  2. Anyi adighi mma na court ma o bu na cotoma! It's really important n'anyi bidoro mebe something about the situation anyi n'ime ya! Ofu ihe wutere m bu just that na my Ghana friends Jiri Ajo onu finishie m n'ulo oru. Mana ya diba!

    ReplyDelete

Post a Comment

Popular Posts