Jee nata your PVC

Our people sị na ofu osisi adịghị eme ọfịa. When the white people wanted to repeat it, ha sị na no man is an island. Which means na onwero ka-ịmekatara ka a ghara inwe something jikọrọ gị na ndị mmadụ.

What I am talking about or walking towards bụ election next year. A lot of people dị apolitical na Nigeria due to decades of state failure. A greater number of those people dị apolitical bụ ndị ga-agụ nwu ma ghọta this thing m na ede, ndị Igbo. And we have reasons to be. But the thing anyị kwesịrị ịghọta bụ that na anyị enweghị the luxury to be. Anyịwa ka the state failure kacha emetụ. Anyị kacha needie a working Nigeria to thrive, because industry neediri a working political environment and industry dị anyị n'aka. So we cannot afford to be apolitical.


In this vein, I will say JEE NATA YOUR PVC DOBE READY FOR 2023. Whether or not you plan to japa or stay, register and collectie that plastic card, just in case. Just in case it becomes possible for you to vote from anywhere. Just so that you can encourage others to do the same by doing so.


You might have reservations. You might say na rigging adịghị ekwe free and fair election fu the light of day. But mara that rigging happens more easily when people like me and you believuru that our votes don't count.


Votes count. Look at Oyo state and Makinde, votes count. But for them to count, people nwe good intentions have to vote for leader nwe good intentions.


Our dearest Peter Obi, our formidable son has declared interest ịzọ for president na 2023. Rejoicing that na finally Nigeria nwetu hope for survival will not win elections for him. What will win elections for him bụ mụ na gị getting our Permanent Voters Cards (PVC) and voting for him. Maka ọdịmma anyị, na ọdịmma ndị dị anyị mkpa that Can't just wake up and japa. 

Comments

Popular Posts