Skip to main content

Posts

Featured

Ihe Film

Growing up, one of the things jidere many families together, at least families dị ka nke m, bụ home videos. Anyị kiriri everything, from Patience Ozokwor to Terminator. Anyị kiriri some of them with our parents, kirie some alone ma kirie the rest with neighbours from blocks of houses away. In those days, one of the concepts kacha diri popular bụ the concept of "ihe film". Ihe film was very simple. Ọ dị ka "actor adịghị anwụ na film". No matter what, you could always trust that the protagonist ga-asurvive. Ọsọgodi ya gaa through ndagwurugwu ọnwụ, ịma na ọ ga-asurvive.  I can personally argue na because of ihe film, movies were very predictable to me from day one. Sọ ihe ị neediri bụ to find out onye the protagonist bụ then you can comfortably know that na the writers of the movie will do everything in their power to make sure that they stay alive. So when a plot is not making sense or na the plot na-efollow logic-defying paths just to make this protagonist (anyị na-a

Latest posts

Mechaa Ọnụ

Jụọ the right questions

You Can Love And Still Leave Without Hurting

Take Me Away From Here

journaluo your journey

Onye ụlọ ya na-agba ọkụ chọrọ ije World Cup 🙄

Our acts of love come back to us

The Little Seemingly insignifcant things

Igbo na-atọ ka mmanụ aṅụ

Feeling and feeling nothing.