TYING GRASSES

One of the very popular superstitions from back in the day bụ the belief that to prevent your superheroes ịgwọ gị ji na ị commitie, you tie up grasses on your way home. Mana o nwe catch. The catch bụ na from the place ịnọ tie a the afifia up, you will not look back again until iruo be unu.
Ihe dị imilimious bụ na we could all have sworn na ọ na-awork. Everybody I knew nọ n'eme ya, and everybody mere ya nọ n'eweta similar results - success. At that period anyị fụrụ onwe anyị ebe anyị nọ na-ana mysteriously scot-free for offences kwesiri iresult to ọnwụ anyị. 
A good example bụ that faithful day anyị so Ọgadi bi na yard anyi, Ọgadi mma ya na my mum n'ese okwu wee jewe igwu mmiri ọcha. We were not supposed to pass Chika daycare centre my school at the time ya fọdụzikwa ije mmiri ọcha nso. And we were not even supposed to speak to ndị be Ọgadi ha, talkless of iso ha Je gwuwe mmiri ọcha. To worsen it all, anyị nọfere time my mum ha ji agbasa ọrụ. I ma na this woman, after quizzing us, all ashen and red eyed ka ndị sere goof, just bara anyị mba rapu anyị like that. No caning that evening, no surprise waking us in the middle of the night to cane us. It was terrifyingly out of character!
Mana ihe ọbụna na-enwe a last day. Nke mụ na-ikechi afifia bụ the day ọ workụrọzi. That day mumsy egbuchago anyị. Just because na anyị so ụmụaka ndị ọzọ bi n'ógbè jee inter-street tournament canter (okwuchi bottle) na two streets after nke anyị. Ihe e tiri anyị eh! 

Comments

Popular Posts