Nollywood

Ọsụọfia bi n'ógbè mụ. Ọ na-anya a tinted green camry na-efe ajọ ọsọ and when you greet him na ọ kwụsị igote ihe na one of the provision shops dị na upper north junction, he responds with a smile so broad and unreal that you can taste the dusty fakeness of it. But one can't really blame him. He has to put up with a lot of greetings and o kwesiri ime ya so well so that fans can have a good opinion of him.
As it is now, muwa, a whole 90s kid like me amarọzidi ka o si zawa Ọsụọfia. The only thing I remember bụ mgbe o jere London sometime in the 2000s. Truly enwe a lot about Nollywood of the 90s that we don't remember ya fọdụzikwa ịkọ about and its sad because the 90s bụ the golden decade of Nollywood.
For ndị actịrị movie mgbe ahụ, ọ bụrọ na ego adịkwa na ị acti movie, mana for the movies ha acti, ọ bụrụ belt ọ Valentino! The 90s was a defining decade for most of those actors makwa for anyiwa the watchers. One day we were watching "Agatha awọla mbe", another day ọ Ikenna na Rattlesnake, another ọ bụrụ "karishika karishika Queen of darkness", the rest of the decade ọ either "Nneka ọ bụ gịnị, imere aṅa", or Andy na Nne Rita na 'living in bondage'. Idedi about these movies makes me want to tear up and cry.
Till today Kenneth Okonkwo ka bụ Andy Okeke, Nkem Owo ka bụ Ọsụọfia, Pete Edochie ka bụ Ogaragidi, the list dị endless. The movies ndị a zara these names na ha have long been forgot mana otu these movies si gbanwe anyị and the nicknames ha nyere these people we have come to love for decades echangebeghi.
Isizikwanu gịnị maka the economy? Ọrọ Nollywood bụ ihe single-handedly place Nigerian economy as biggest na Africa after ka erebase ya? Ka ọ zi in real terms (maka na an Aba man ga-ajụ gị "enyia oyibo niile a ọ pụtara ego ole?), ndị Nollywood bara ọgaranya na Nigeria bụ atụrụ taba. Ma ọgaranya ego ma nke afa.
Ị checkie, ị ga afụ na the fringes of our memories dị engraved with ornate carvings of the wonderful gift bụ Nollywood. The"51 Iweka Road Onitsha", the "part one and two" (I hope you said that with the right dose of ginger) and the ultimate "grab your copy, now!" all came together to give us an unforgettable decade.
Nollywood tryli again in the 2010s mana ọ bụrọzi the same thing. Anyị kiribeziri HTGAWM na GOT na Avengers. I still see Ọsụọfia and he still speeds off before many people enoticie ya, mana whenever I get the chance I wave and greet, if not for any other thing, maka otu o si kwe anyị baptizim ya with afa ọfụ. 

Comments

  1. Ọtụtụ ihe echangeala na Nollywood mana ọ ka bụ the same name ka ọ na aza. Film a bụ karashika tụrụ m ụjọ too muchi mgbe mpere mpe, agaghị m echefu ọsịsọ etu my Uncle sị jiri Film a menyem egwu na ahụ.

    ReplyDelete

Post a Comment

Popular Posts