DIKEOHAMATHS

Whatever happened to Dikeohamaths? M ka na-echeta "iwere nke dị ebe a, tinye nke dị ebe a inweta answer". Maths problems nine na-abawụ na ha meetie that song. A gụọ ya, nsogbu addition and subtraction nine ama window. It was the one show my superheroes dị happy ịhapụ anyị ka anyị watchia.
It starts after ka anyị kilichago Tom and Jerry or Mickey Mouse depending on the cartoon ETv channel 50 gosiri anyị that day. And it was just as interesting and engaging. After it, eme a show where school children from one posh school or the another ga agụ English songs and poems and some other really cool stuff.
From the rainbow thingy na-adị na screen na ndị ETv na-achọ ibido by 3pm, to mgbe screen TV ga eji bido mewe shhhhh zowe mmiri, ETv nyere anyi great shows after great shows but none made maths cool and enjoyable otu dikeohamaths si mee maths cool and enjoyable. 

Comments

Popular Posts