EMBER TO REMEMBER

Ị rewindia back the hands of time, ọ tata ka those posters ebiri EMBER TO REMEMBER ji ebido their crusade. 

Mgbe mmadụ pere mpe, those EMBER TO REMEMBER posters and crusades mekatara bụrụ a thing. The begin appearing on walls and fences just before September a na-eru. Ebe ọbụna ị tinyere isi, nekwa picture pastor ka o ji mike eti mkpu. The pictures na-adị so animated na ị ga-anuwu dị mkpu the pastor ebiri na the poster by just looking at the poster.

I remember once mgbe m dị nine or so, ka mụ si wonder who will go for the other persons program ebe different churches bichara poster EMBER TO REMEMBER nke ha.

 

It is just funny how distant all that looks now.

Ị jere any EMBER TO REMEMBER crusade? Gwa anyị na comment section ka o si gaa.



Happy ọnwa setemba.

Bikonu e wetara m flier a online. Ọ bụrọ mụ designiri.o

 ọ bụrọ mụ nwe.

Comments

Popular Posts