ỌSỌ ABIOLA
The untold story mu na ụmụ nnem and my generation mere inherit bụ the untold stories in a game we played as children - ọsọ abiola. We enjoyed it, without knowing what it is or how the name came to be. Sure, e mechara mentionụọ ya na government class na SS2, but what of ndị na-emero government na SS2? In ọsọ abiola, there are lines drawn on the ground and in those lines, the chasers have paths for catching the runners. It was a difficult, competitive game because catching the runners was so easy that each person had to be very careful. For my parents generation, ọ buro a game. Ha gbara ọsọ ndụ ha From different parts of this country. Ha rapuru everything behind, their possessions, ọlụ ha, afia ha, ndị kwesịrị ịbụ enyi ha and everything ha tinyegoro their hearts and souls into building and ran like hell. For what?
Ọ a phenomenon na Naijiria, na anything gara wrong na this country bụ ndị Igbo mere ya. Ma nke aka anyị dị, ma nke aka anyị adiro. Ọ dị very painful. Enwero any tribe na this country chọrọ ị own up to their shit and hate. Ha ncha nine ga eblame ndị Igbo, wreakie havoc ma kogharia the story na ha bụ victims in the same mess ha mere orchestrate. Pogrom na other crimes against humanity acommitiri against ndị Igbo leadiri up to agha Biafra. They killed millions ma blameuo ndị Igbo. Ọsọ abiola mere, the same thing. Oge ENDSARS massacre mere, the same thing. Now with the crisis in the west, this e-nomad dị filled with disgusting lies ebidigo hawk ba untruths. Ọ dị very annoying. It is painful to be Nigerian mana ọ dị more painful mgbe ibu onye Igbo.
They keep trying to bury us mana like seeds, anyi gana eto, we will continue to grow. They won't let us be for fear of what we may become but we continue to show that a gold fish enwero ebe ozuzo.
ReplyDeleteThey can cover up the genocide that was the Biafra war all they like mana anyị na fa ma nke bụ eziokwu. And ofu mbosi, someone must pay!
Absolutely one of the best things I've read in a while! Jisie ike!
ReplyDelete