NIGERIAN CORNER

Ejere mụ igote something today and one two one two mụ na the seller found ourselves lamenting the prices of things in the society. I mean it's funny because onions esoro dị na one of the things dị na my list. We were mourning the prices of goods n'obodo ka o si rise cha ka ozu eterọ formalin. As usual I took the anger corner so she had to take the what I call the Nigerian corner.
Gịnị bụ the Nigerian corner, the Nigerian corner bụ "eh ọ ya adisi mma" "we go survive" "ọkarọ njọ na be mụ" "ka anyị kpebe ekpele yọba Chukwu" "onwe ihe mmadụ afubeghi before, it will pass"... I mean what the actual fuck?! I always wonder when people talk like this if they don't realise na until ha eme something about their predicament, onwero ihe ga echange. Why are we so OK with being OK with mess?! Ịma na the mess anyị na-aswallow na this country inwarọ ya anwa na other countries?!
Obodo minimum wage ama ngote nwu ofu akpa rice. Sị rapu godi ọkụ na ụzọ which normally should neither be negotiable nor in the deplorable states ha dị, ka e face e nni godi. Nni nkịtị! Nni ọnụ! Ịma How hard ọdi ịsurvive na Nigeria tata, iri nwu three square meal a day bụzi almost an impossibility. Nni bụzi akụkọ ndị ji ego and ngwa nni bụzi luxury. Negodi common onions, yabasị azin albasa bukwuzi afia iwu. Anyị a na-ebi like nothing spoil?
Fuel nọzi 167 naira and dollar na-achụzi 500 naira and we're all calm ka ndị na-eche ka mmọma gafee. Ihe ndị a adirọ normal o! Ihe a adirọ normal cha cha!
Almost five years ago edere mụ a poem of a bleak future title "We must think of death". Na the poem emere mụ explore the hunger in the land wee sị na very soon ndị mmadụ ga ebido daba n'ụzọ due to hunger. Of course I didn't ever believe within myself that it will get to that. To me that was another case of ebe a writer na-e employ hyperbole mana ịma na lo and behold a few days ago a gụrụ mụ a thread na Twitter about a guy slumpụrụ daa na abuja, ọbụrụ gịnị? Agụụ.
Ihe na-eme di sad and shameful and annoying and anyị ekwersirọ i na-aswallow this shit. Things don't have to be this hard. Basic survival ekwersirọ ịbụ do or die! 

Comments

  1. Nna!
    Ikwuchaala eziokwu nile di ikwu!

    Alikirim this one specially even though we must surely "think of death". Mana... Ya diba.

    ReplyDelete
  2. Kedu ihe nga akoro my mother. My village people ga achim ochi na n give o up

    ReplyDelete
  3. Ya diba. Ka'm kuo ka ndi be anyi: O gá a dicha mma.

    ReplyDelete
  4. Gbam!!! Oburu ndi bemu fa si gi na ikwuchala.
    Reality by ifa and mmadu nile kwesili ibi nyite ruo olu ka ife dinma.

    ReplyDelete
  5. Ubamara ino there now? Oya bia jere ngwangwa... Engligbo😃😄😄

    ReplyDelete

Post a Comment

Popular Posts