ỤMỤ KTV

Watching power rangers these days na-enyere condescension aka ịwell up n'ime my 90s ass. I mean so much has changed but these indomie children won't know because ha esoro trya out the original. Power rangers mgbe ahụ bụ about the transformations! They were larger than life itself and paused your breathing each time they happened. Mana kita adjust kpojuo ụmụaka na-act ka ndị na-eme sackrace ebe nine.
Back then Nickelodeon dị n'ime KTv and cartoons dị na ya bụ out of this world! Digimon dị ya, Her Arnold, Cubix, Cat dog and Spongebob as told by ginger. Nke a kwa ịcount just a few. 302 back then bụ a dream! E bunye gị nni, ọ dịrị gị n'aka juo oyi. Ọ cartoons enwe back then so mee ịlock anyị up at home ji workụọ. I still wonder otu ndị na-enwerọ DSTV back then na this Trans-Ekulu si survivụọ because up until 99, a lot of families and classmates enwerọ DSTV.
Cartoons back then bụ everything. Cás preferred M-Net, but Vivian, Obi (ignatius), Max na Chuchu were all ụmụ KTv as Aunty Caro used to call us - "ụmụ KTv bịa bulu nni", "ụmụ KTv music teacher abiago". 

Comments

Popular Posts